Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 16:37 Bible Nso (IGBOB)

Ma Pọl siri ha, Ha piara ayi ihe n'iru ọra madu, nāmaghi ayi ikpé, ọ bu ezie na ayi bu ndi Rom, ha we tubà ayi n'ulo-nkpọrọ; hà nāchupu kwa ayi ub͕u a na nzuzo? ha agaghi-eme ya ma-ọli; kama ka ha onwe-ha bia duputa ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 16

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 16:37 na onodu