Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 16:26 Bible Nso (IGBOB)

na mberede oké ala-ọma-jijiji di, nke mere ka ntọ-ala ulo-nkpọrọ ma jijiji: ngwa ngwa ọnu-uzọ nile we meghe; ab͕u ndi-nkpọrọ nile tọpu-kwa-ra.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 16

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 16:26 na onodu