Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 15:29 Bible Nso (IGBOB)

ka unu rapu ihe nile achuru n'aja nye arusi, na ọbara, na anu anyab͕uru anyab͕u, na ikwa-iko; ọ buru na unu edebe onwe-unu ghara imetu ihe ndia aka, ọ gādiri unu nma. Jisienu ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 15

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 15:29 na onodu