Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 14:8 Bible Nso (IGBOB)

Ma na Listra otù nwoke nānọdu ala, nke ukwu-ya abua nēnweghi ike, bú onye-ngwurọ site n'afọ nne-ya, onye ọ dighi mb͕e ọ bula o jereri ije.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 14

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 14:8 na onodu