Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 14:13 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà nke Jupita, nke ulo nsọ ya di n'iru obodo ahu, we sekputa ehi weta kwa okoko-osisi n'ọnu-uzọ-ama obodo, ya na ìgwè madu ahu we chọ ichu àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 14

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 14:13 na onodu