Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 13:49-51 Bible Nso (IGBOB)

49. Ewe nēbu okwu Onye-nwe-ayi jezu ala ahu dum.

50. Ma ndi-Ju kwaliri ndinyom nātu egwu Chineke, bú ndi anāsọpuru, na ndi-isi obodo ahu, ha we kpalie nsob͕u megide Pọl na Banabas, we chupu ha n'ókè-ala-ha.

51. Ma ha rupuru ájá nke ukwu-ha megide ha, we bia rue Aikọniọm.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13