Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 13:43 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e nzukọ ahu lasasiri, ọtutu madu n'etiti ndi-Ju, na n'etiti ndi nēso uzọ ndi-Ju ndi nātu egwu Chineke, soro Pọl na Banabas: ndi nāgwa ha okwu, nēme kwa ha ka ha kweye inọgide n'amara nke Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 13:43 na onodu