Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 13:2 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ha nēfè Onye-nwe-ayi òfùfè, nēbu kwa ọnu, Mọ Nsọ siri, Kewaputaram Banabas na Sọl ilu ọlu nke M'kpọworo ha ka ha lua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 13:2 na onodu