Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 12:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma dika n'oge ahu Herod, bú eze, tukwasiri aka-ya n'aru madu ufọdu nime nzukọ Kraist ime ha ihe ọjọọ.

2. O we were mma-agha b͕ue Jemes nwa-nne Jọn.

3. Ma mb͕e ọ huru na ọ di ndi-Ju utọ, o we jidekwasi Pita. Ubọchi ahu bu ubọchi achicha ekoghi-eko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 12