Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 10:22 Bible Nso (IGBOB)

Ha we si, Kọniliọs ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, nwoke bu onye ezi omume nke nātu kwa egwu Chineke, onye mba ndi-Ju dum nāb͕a-kwa-ra ya ezi àmà, ya ka mọ-ozi nke di nsọ duru ọdú site na Chineke, ikpọta gi n'ulo-ya, na inu okwu ufọdu si gi n'ọnu puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 10

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 10:22 na onodu