Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 1:13 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha batara n'obodo, ha we rigo n'ime-ulo di n'elu ulo, ebe ha nānọ; Pita na Jọn na Jemes na Andru, Filip na Tomas, Batọlọmiu na Matiu, Jemes nwa Alfiọs, na Saimon Zilotis, na Judas nwa Jemes.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 1

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 1:13 na onodu