Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 9:20 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi fọduru n'etiti madu, ndi anēb͕ughi n'ihe-otiti ndia, echègharighi isi n'ọlu nile nke aka-ha puta, ka ha we ghara ikpọ isi ala nye ndi-mọ ọjọ, ha na arusi-ha nke ọla-edo, na nke ọla-ọcha, na nke ọla, na nke nkume, na nke osisi; nke nāpughi ile ihe anya, ma-ọbu inu ihe, ma-ọbu ije ije:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 9

Echiche Nkpughe 9:20 na onodu