Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 9:17 Bible Nso (IGBOB)

Otù a ka m'hu-kwa-ra inyinya ahu n'ọhù ahu, ha na ndi nānọkwasi ha, nēnwe ihe-agha ihe-agha ib͕ochi obi nke yiri ọku na hyacinth na brimstone: isi inyinya ahu di kwa ka isi ọdum; ọku na anwuru-ọku na brimstone nēsi kwa n'ọnu-ha puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 9

Echiche Nkpughe 9:17 na onodu