Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 7:9 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ihe ndia gasiri m'we hu, ma le, oké ìgwè madu, nke onye ọ bula nāpughi iguta ọnu, ndi si na mba nile ọ bula, na ebo nile, na ndi nile, na asusu nile, puta, nēguzo n'iru oche-eze ahu na n'iru Nwa-aturu ahu, eb͕okwasiworo ha uwe-nwuda di ọcha, igu-nkwu di kwa n'aka-ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 7

Echiche Nkpughe 7:9 na onodu