Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 22:6 Bible Nso (IGBOB)

O we sim, Okwu ndia kwesiri ntukwasi-obi, buru kwa ezi-okwu: Onye-nwe-ayi, bú Chineke nke ndi-mọ nke ndi-amuma, zite-kwa-ra mọ-ozi-Ya igosi ndi-orù-Ya ihe nile nāghaghi iputa na mb͕e ntà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 22

Echiche Nkpughe 22:6 na onodu