Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 22:2 Bible Nso (IGBOB)

n'etiti amá-ya. N'akuku a na n'akuku nke-ọzọ nke osimiri ahu ka osisi nke ndu di kwa, nāmi uzọ nkpuru iri na abua, nēnye nkpuru-ya n'ọnwa n'ọnwa: akwukwọ osisi ahu bu ihe ime ka aru di mba nile ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 22

Echiche Nkpughe 22:2 na onodu