Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 21:19 Bible Nso (IGBOB)

Ewerewo nkume nile ọ bula di oké ọnu-ahia chọ ntọ-ala nke mb͕idi obodo ahu nma. Ntọ-ala mbu bu jasper; nke-abua bu sapphire; nke-atọ bu chalcedony; nke-anọ bu emerald;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 21

Echiche Nkpughe 21:19 na onodu