Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 21:12 Bible Nso (IGBOB)

o nwe-kwa-ra oké mb͕idi di elu; nwe kwa ọnu-uzọ-ama iri na abua, nwe kwa ndi-mọ-ozi iri na abua n'ọnu-uzọ-ama ahu; nwe kwa aha edekwasiworo ha, nke bu aha nke ebo iri na abua nke umu Israel:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 21

Echiche Nkpughe 21:12 na onodu