Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 20:12 Bible Nso (IGBOB)

M'we hu ndi nwuru anwu nile, ndi uku na ndi ntà, ka ha nēguzo n'iru oche-eze ahu; ewe saghe akwukwọ di iche iche: asaghe-kwa-ra akwukwọ ọzọ, nke bu akwukwọ nke ndu: ewe kpe ndi nwuru anwu ikpé site n'ihe nile edereri n'akwukwọ ahu di iche iche, dika ọlu nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 20

Echiche Nkpughe 20:12 na onodu