Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 2:17 Bible Nso (IGBOB)

Onye nwere nti, ya nu ihe Mọ Nsọ nāgwa nzukọ Kraist. Onye nēmeri emeri, ya ka M'gēnye ufọdu nime manna ahu nke ezobeworo, M'gēnye kwa ya nkume ọcha, n'elu nkume ahu ka edewo-kwa-ra aha ọhu, nke ọ nādighi onye ọ bula matara ma-ọbughi onye nānata ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 2

Echiche Nkpughe 2:17 na onodu