Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 19:20 Bible Nso (IGBOB)

Ewe jide anu-ọhia ahu, ya na onye-amuma ugha ahu nke nēme ihe-iriba-ama ahu n'iru ya, bú nke o ji duhie ndi natarari akàrà nke anu-ọhia ahu, na ndi nākpọ isi ala nye ihe-oyiyi-ya: ewe tubà ha abua na ndu nime ọdọ ọku ahu nke ji brimstone nēre:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 19

Echiche Nkpughe 19:20 na onodu