Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 19:15 Bible Nso (IGBOB)

Mma-agha di nkọ nēsi kwa n'ọnu-Ya puta, ka O we were ya tib͕ue mba nile: Ya onwe-ya gēwere kwa nkpa-n'aka nke ígwè zùa ha dika aturu: Ya onwe-ya nāzọ kwa ebe-nzọcha-nkpuru-vine nke manya nke ọnuma nke iwe Chineke Onye puru ime ihe nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 19

Echiche Nkpughe 19:15 na onodu