Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 18:12 Bible Nso (IGBOB)

ihe-ahia ọla-edo, na ọla-ọcha, na nkume di oké ọnu-ahia, na pearl, na ezi ákwà ọcha, na ákwà ododo, na nkisi, na ákwà uhie; na osisi nile ọ bula nēsì ísì utọ, na ihe nile ọ bula eji ọdu me, na ihe nile ọ bula eji osisi dikarisiri oké ọnu-ahia, ma-ọbu ọla, ma-ọbu ígwè, ma-ọbu marble, me;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 18

Echiche Nkpughe 18:12 na onodu