Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 17:8 Bible Nso (IGBOB)

Anu-ọhia ahu nke i huru diri, ọ dighi kwa ub͕u a; ọ gaje kwa isi n'abyss ahu rigoputa, na ila n'iyì. Ọ gēju kwa ndi bi n'elu uwa anya, bú ndi anēdeghi aha-ha n'akwukwọ nke ndu ahu site n'oge itọ ntọ-ala uwa, mb͕e ha nēle anu-ọhia ahu anya, na ọ diri, ọ dighi kwa ub͕u a, ọ gābia kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 17

Echiche Nkpughe 17:8 na onodu