Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 17:16 Bible Nso (IGBOB)

Mpi iri ahu i huru, ha na anu-ọhia ahu, ndia gākpọ nwanyi ahu nākwa iko asì, ha gēme kwa ya ka ọ buru onye tọb͕ọrọ n'efu buru kwa onye b͕a ọtọ, ha gēri kwa anu-aru-ya, rechapu kwa ya n'ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 17

Echiche Nkpughe 17:16 na onodu