Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 17:1 Bible Nso (IGBOB)

Otù mọ-ozi n'etiti ndi-mọ-ozi asa ahu ndi nwere ọkwa asa ahu we bia, we kpayerem uka, si, Biari, m'gēgosi gi ikpé nke oké nwanyi ahu nākwa iko onye nānọkwasi n'ọtutu miri;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 17

Echiche Nkpughe 17:1 na onodu