Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 16:21 Bible Nso (IGBOB)

Oké ákú-miri-ígwé, nke ra ka talent n'arọ́ n'otù, nēsi kwa n'elu-igwe ridata n'aru madu: madu we kwulu Chineke site n'ihe-otiti nke ákú-miri-ígwé ahu; n'ihi na ihe-otiti-ya di uku ri nne.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 16

Echiche Nkpughe 16:21 na onodu