Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 14:18 Bible Nso (IGBOB)

Mọ-ozi ọzọ we si n'ebe-ichu-àjà ahu puta, bú onye nwere ike n'ebe ọku ahu di; o we were oké olu tiere onye ahu nke nwere mma-iwe-ihe-ubi di nkọ nkpu, si, Tiye mma-iwe-ihe-ubi-gi di nkọ, bipu uyọkọ nile nke vine nke uwa; n'ihi na nkpuru-vine-ya achazuwo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 14

Echiche Nkpughe 14:18 na onodu