Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 13:18 Bible Nso (IGBOB)

N'ebe a ka amam-ihe di. Onye nwere uche, ya gua ọnu-ọgugu nke anu-ọhia ahu; n'ihi na ọ bu ọnu-ọgugu madu: ọnu-ọgugu-ya bu kwa nnù na ọgu iri na ọgu atọ na isi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 13

Echiche Nkpughe 13:18 na onodu