Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 12:10 Bible Nso (IGBOB)

M'we nu oké olu ka ọ nādà n'elu-igwe, si, Ub͕u a ka ọ biaworo, bú nzọputa ahu, na ike ahu, na ala-eze Chineke-ayi, na ichi-isi nke Kraist-Ya: n'ihi na achudara onye ahu nke nēbo umu-nna-ayi ebubo, onye nēbo ha ebubo n'iru Chineke-ayi ehihie na abali.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 12

Echiche Nkpughe 12:10 na onodu