Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 10:1 Bible Nso (IGBOB)

M'we hu mọ-ozi ọzọ di ike, ka ọ nēsi n'elu-igwe ridata, nke eb͕okwasiworo ya igwe-oji dika uwe; eke-na-ogwurugwu ahu di kwa n'isi-ya, iru-ya di kwa ka anyanwu, ukwu-ya abua di kwa ka ide ọku;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 10

Echiche Nkpughe 10:1 na onodu