dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si,Le, anamatọb͕ọ nime Zaion nkume nke isu-ngọngọ, na oké nkume nke ima-n'ọnyà:Onye kwe-kwa-ra na Ya, agaghi-eme ka ihere me ya n'iru.