Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 8:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na Mọ nke Onye ahu Nke mere ka Jisus si na ndi nwuru anwu bilie nēbi nime unu, Onye ahu Nke mere ka Kraist Jisus si na ndi nwuru anwu bilie gēsite kwa n'aka Mọ-Ya Nke nēbi nime unu me ka aru-unu nke puru inwu anwu di ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 8

Echiche Ndi Rom 8:11 na onodu