Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 7:7 Bible Nso (IGBOB)

Gini ka ayi gēkwu kwa? Ìwu ahu bu nmehie? Chineke ekwela. Kama, m'gaghi-amawori nmehie, ma ọ buru na esiteghm n'aka iwu mara ya: n'ihi na m'gaghi-amatawori agu ihe ọjọ, ma ọ buru na iwu ahu asighi, Agu ihe ọjọ agula gi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 7

Echiche Ndi Rom 7:7 na onodu