Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 7:4 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere, umu-nnam, esite-kwa-ra n'aru Kraist me ka unu onwe-unu nwua n'ebe iwu di; ka unu we lakuru di di iche, bú Onye emere ka O si na ndi nwuru anwu bilie, ka ayi we miara Chineke nkpuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 7

Echiche Ndi Rom 7:4 na onodu