Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 7:3 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere otú a, agākpọ ya nwanyi nākwa iko, ma ọ buru na ọ lakuru nwoke di iche mb͕e di-ya nọ na ndu: ma ọ buru na di-ya nwuru, ọ puwo n'iwu nwere onwe-ya, nke nēme ya ka ọ ghara ibu nwanyi nākwa iko, ma ọ buru na ọ lakuru nwoke di iche.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 7

Echiche Ndi Rom 7:3 na onodu