Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 7:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma-ọbu ùnu amaghi, umu-nnam (n'ihi na anamagwa ndi mara iwu okwu), na iwu bu onye-nwe madu ka oge ra ọ nādi ndu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 7

Echiche Ndi Rom 7:1 na onodu