Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 6:16 Bible Nso (IGBOB)

Ùnu amataghi na onye unu nēche onwe-unu n'iru ya ka unu buru ndi-orù iṅa ya nti, unu bu ndi-orù nke onye ahu unu nāṅa nti ya; ma-ọbu nke nmehie nēweta ọnwu, ma-ọ̀bu nke iṅa-nti nēweta ezi omume?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 6

Echiche Ndi Rom 6:16 na onodu