Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 5:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na dika edoro ọra madu na ndi-nmehie site n'aṅaghi-nti nke otù madu ahu, ọbuná otú a ka agēdo ọra madu na ndi ezi omume site n'iṅa-nti nke otù Onye ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 5

Echiche Ndi Rom 5:19 na onodu