Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 5:15 Bible Nso (IGBOB)

Ma dika ndahie ahu si di, ọ bughi otú a ka onyinye-amara si di kwa. N'ihi na asi na ọra madu nwuru site na ndahie nke otù onye ahu, amara Chineke, na onyinye ahu nke di nime amara nke otù Madu ahu, Jisus Kraist, babigara ókè kari ri nne rue ọra madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 5

Echiche Ndi Rom 5:15 na onodu