Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 4:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma onye nālughi ọlu, kama ọ kwere n'Onye ahu Nke nāgu onye nāsọpughi Chineke n'onye ezi omume, anāgu okwukwe-ya nye ya dika ezi omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 4

Echiche Ndi Rom 4:5 na onodu