Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 13:9 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na okwu a, Akwala iko, Eb͕ula madu, Ezula ori, Agu ihe ọjọ agula gi, ọ buru kwa na ihe ọ bula ọzọ di enyere n'iwu, achikọtara ya n'okwu a, bú, Hu onye-ab͕ata-obi-gi n'anya dika onwe-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 13

Echiche Ndi Rom 13:9 na onodu