Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 13:7 Bible Nso (IGBOB)

Nākwughachinu madu nile ihe nile unu ji ha n'ugwọ: tunu ùtú nye onye unu ji ugwọ ùtú; tunu ùtú-ahia nye onye unu ji ugwọ ùtú-ahia; tuanu egwu onye unu ji ugwọ egwu; sọpurunu onye unu ji ugwọ nsọpuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 13

Echiche Ndi Rom 13:7 na onodu