Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 13:4 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na ọ bu onye nējere Chineke ozi n'ebe i nọ iwetara gi ezi ihe. Ma ọ buru na i nēme ihe ọjọ, tua egwu; n'ihi na ọ bughi n'efu ka o nēbu mma-agha: n'ihi na ọ bu onye nējere Chineke ozi, onye-ọ́bọ̀ iwetara onye nēme ihe ọjọ iwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 13

Echiche Ndi Rom 13:4 na onodu