Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 12:20 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na agu nāgu onye-iro-gi, nāzù ya; ọ buru na akpiri nākpọ ya nku, gi me ka ọ ṅua miri: n'ihi na n'ime nka i gāgukwasi icheku nēre ọku n'isi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 12

Echiche Ndi Rom 12:20 na onodu