Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 12:16 Bible Nso (IGBOB)

Nātukwasinu uche n'otù ihe ahu n'ebe ibe-unu nọ. Unu atukwasila uche n'ihe di elu, kama ka ndi ọnọdu-ha di ala nādọrọ unu iso ha. Unu enwela uche n'anya onwe-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 12

Echiche Ndi Rom 12:16 na onodu