Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 11:24 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na asi na ebipuru gi onwe-gi n'osisi olive nke bu nke ọhia ka o si puta uwa, ewe nyakudo gi n'osisi olive ọma n'uzọ nke nēmegide ka o si puta uwa: àgēsi aṅa ghara inyakudo kari ndi ahu nke-uku, bú alaka osisi olive ji puta uwa, n'osisi olive nke aka ha?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 11

Echiche Ndi Rom 11:24 na onodu