Ma asim, Ọ̀ gābu na Israel amaghi? Moses buru uzọ si,Mu onwem gēwere mba nābughi mba kpasue unu ekworo,Mba nēnweghi nghọta ka M'gēwere kpasue unu iwe.