Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 10:16 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ bughi ha nile ṅara ozi ọma ahu nti. N'ihi na Aisaia nāsi, Onye-nwe-ayi, ònye kwere ihe ayi nuworo?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 10

Echiche Ndi Rom 10:16 na onodu