Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 10:12 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ dighi ihe di iche n'etiti onye-Ju na onye-Grik: n'ihi na otù Onye-nwe-ayi ahu bu Onye-nwe ọra madu, buru kwa Onye nwere àkù ri nne inye ndi nile nākpọku Ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 10

Echiche Ndi Rom 10:12 na onodu